Nawawi
ahà nnà
Aha njirimara Arabik Nawawi (Arabic: النووي), na-egosi mmalite sitere na Nawa, Syria, nwere ike na-ezo aka:
- Al-Nawawi (1233[[1277), onye edemede Sunni Muslim na Fiqh na hadith
- Aznil Nawawi (amụrụ ya na afo1962), onye na-eme ihe nkiri na Malaysia
- Mirnawan Nawawi (amụrụ ya na afọ 1971), onye na-egwu egwuregwu hockey na Malaysia
- Nawawi Ahmad, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Malaysia
- Nik Zul Aziz Nawawi (amụrụ ya na afọ 1987), onye bọọlụ Malaysia
- Uston Nawawi (amụrụ ya na afọ 1978), onye bọọlụ Indonesian