Nawëal Ouinekh
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịFrance Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya8 Jenụwarị 1997 Dezie
Ebe ọmụmụBordeaux Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Nawëal Ouinekh-Youssouf (amụrụ na 8 Jenụwarị 1997), nke a maara dị ka Nawëal Ouinekh, bụ onye na agba bọọlụ nke na agba ọsọ dị ka onye na aga n'ihu maka Nkewa 2 Féminine club Saint-Étienne na ndị otu mba Morocco.

A mụrụ ya na France, Ouinekh nọchitere anya mba ya na mba ụwa na ọkwa ndị ntorobịa, tupu ọ gbanwee nkwado na Morocco na 2020.

Ọrụ mba ụwa dezie

Ouinekh mere nke mbụ ya na Morocco na 26 Nọvemba 2020, megide Ghana.[1]

Ndụ onwe onye dezie

Ouinekh lụrụ Zaydou Youssouf.[2]

Hụkwa dezie

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide dezie

  1. Duret. "Amicaux - Double succès du BRESIL et du GHANA, les USA battent les PAYS-BAS, la ZAMBIE victorieuse au CHILI", Footofeminin.fr, 3 December 2020. Retrieved on 19 May 2021. (in fr)
  2. Lions. "Chez les Youssouf, c'est l'amour foot", L'Équipe, 12 December 2019. Retrieved on 19 May 2021. (in fr)

Njikọ mpụga dezie