National Orthopaedic Hospital, Igbobi
Oge/afọ mmalite | 1945 |
---|---|
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos |
nhazi ọnọdụ | 6°31′52″N 3°22′13″E |
webụsaịtị | http://www.nohilagos.org.ng |
ụlọ ọgwụ National Orthopedic Hospital, Igbobi, Lagos (NOHIL), bụ ụlọọgwụ dị na Lagos, Naijiria.
akụkọ ihe mere eme
dezieỤlọ ọgwụ National Orthopedic Hospital, Igbobi, Lagos malitere ọrụ dịka ebe mgbazigharị maka ndị agha merụrụ ahụ n'oge Agha Ụwa nke Abụọ na 1943, mgbe nke ahụ gasịrị, ọ malitere n'ụlọọgwụ n'okpuru nlekọta ahụike British Colonial Medical Services nke Colonial Nigeria na 6 Disemba afọ 1945. ụlọ ọgwụ ahụ, nke akpọrọ aha ya na mbụ Royal Orthopedic Hospital na 1956 bụkwa ihe enyemaka n'ịgwọ ndị agha merụrụ ahụ na ndị nkịtị n'agha obodo Naijiria nke 1967 ruo 1970. E nyefere ụlọ ọgwụ ahụ n'aka gọọmentị Lagos
afọ '
nlekọta ahụike
dezieụlọ ọgwụ ahụ nwere ike ndị ọrụ nke ihe dịka otu puku na narị atọ. O nwere ngalaba nlekọta ahụike yana ikike nke nwere akwa narị anọ na iri ise. A na-ewere ụlọ ọgwụ a ugbu a dị ka ụlọ ọgwụ ọkpụkpụ kachasị na West Afrịka. Mobolaji Bank Anthony kwadoro ngalaba ọhụrụ nke ụlọọgwụ nke gụnyere nrụzigharị ngalaba mberede ahụ [1]
ntụaka
dezie- ↑ 1.0 1.1 National Orthopaedic Hospital Opens Skills Laboratory in Lagos. Channels Television. Retrieved on 2022-09-11.
- ↑ vanguard (2015-11-30). NBTE accredits Orthopaedic Hospital’s college (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2022-09-11.
- ↑ Seidu Dauda (2017-05-11). "Hospital and Health Insurance Markets Concentration and Inpatient Hospital Transaction Prices in the U.S. Health Care Market". Health Services Research 53 (2): 1203–1226. DOI:10.1111/1475-6773.12706. ISSN 0017-9124.