National Commission for Persons with Disability

National Commission for Persons with Disability
Ụlọ ọrụ Gọọmenti

National Commission for Person with Disabilities (NCPD) bụ ụlọ ọrụ na Naijiria . E hiwere ụlọ ọrụ ahụ n'afọ 2012. [1]

Ebumnuche nke ụlọ ọrụ a bụ igbochi ịkpa ókè, mmegide ndị nwere nkwarụ, na ime ka onye ọ bụla n'ime ha nwee ikike na ohere nha anya dịka ndị ogbo ha na-enweghị nkwarụ. [2] [3]

E hiwere NCPD dị ka ntụgharị nke iwu (Prohibition) Act, 2019 iji gbochie ịkpa oke megide ndị nwere nkwarụ na iji hụ na nsonye ha na mpaghara ọ bụla. [4] [5]

Edensibịa dezie

  1. Home (en-US). NCPD. Retrieved on 2022-03-29.
  2. Farouq inaugurates governing council of Nat'l Commission for Persons with Disabilities (en-US). Vanguard News (2020-12-22). Retrieved on 2022-03-29.
  3. The significance of Disability Commission (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-10-21). Retrieved on 2022-03-29.
  4. 2019 Disability Day: FG to establish National Commission for Persons with (en-GB) (2019-12-03). Retrieved on 2022-03-30.
  5. Abdullateef (2020-07-07). Establishment Of National Commission For Persons With Disability On Course - Farouq (en-US). Federal Ministry of Information and Culture. Retrieved on 2022-03-30.