Nancy Sihlwayi
Nomadewuka Nancy Sihlwayi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa, onye a họpụtara na National Assembly of South Africa na ntuli aka 2019 dị ka onye otu African National Congress .[1][2] Ọ rụburu ọrụ dị ka onye otu Executive Council (MEC) nke na-ahụ maka Ngalaba Mmepe Ọha na Eze na gọọmentị mpaghara Eastern Cape.[3]
Nancy Sihlwayi |
---|
Nancy Sihlwayi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | member of the National Assembly of South Africa |
kọwara na URL | https://www.pa.org.za/person/nomadewuka-nancy-sihlwayi/ |
Sihlwayi na-eje ozi ugbu a dị ka onye otu Portfolio Committee on Human Settlements.[4] Ọ bụbu onye otu Portfolio Committee on Human Settlements, Water and Sanitation.
Ebensidee
dezie- ↑ Who's nominated for the National Assembly & provincial legislatures? (en). ewn.co.za. Retrieved on 2021-10-28.
- ↑ SEE: These are the people who will represent you in Parliament, provincial legislatures (en-US). News24. Retrieved on 2021-10-28.
- ↑ Phumulo Masualle fires four MECs and reshuffles his government (en-ZA). BusinessLIVE. Retrieved on 2021-10-28.
- ↑ Nomadewuka Nancy Sihlwayi (en). People's Assembly. Retrieved on 2021-10-28.
Njikọ mpụga
dezie- Profaịlụ na Nzukọ Ndị Omeiwu nke South Africa