Nana Adwoa Awindor
Onye na-achikọba ihe nkiri na Televishọn si Ghana
Nana Adwoa Awindor
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
nwa | Efya |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | oko akuko ihe onyonyo |
Ebe ọrụ | Ashanti Region |
Onye òtù nke | African Queens and Women Cultural Leaders Network |
Nana Adwoa Awindor bụ onye Ghana na-ahụ maka ihe onyonyo na Development Queenmother nke Afigya-Kwabre district na mpaghara Ashanti nke Ghana.[1] N'afọ 2013, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi oche mbụ nke Continental Executive Board nke African Queens and Women Cultural Leaders Network .[1] Ọ bụ onye otu Ghana National Union of Queenmothers (Women Traditional Leaders).[2]
Ọrụ
dezieNanaHemaa Awindor bụ onye na-ahụ maka nakwa onye na-akwado ihe ngosi telivishọn nke First Ghanaian International Link Greetings From Abroad / Back Home Again, na onye isi ụlọ ọrụ mmepụta ihe, Premier Productions.[1][3][4][5]
Ndụ onwe
dezieAwindor bụ onye Adum Kwanwoma.[3] Ọ bụ nne onye na-agụ egwu Efya.[1][6]
Ihe nrite
dezieA kpọrọ Awindor CIMG Marketing Woman of the Year (2006).[7]
Ebensidee
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 Nana Adwoa Awindor Gets Top Post. Peace FM online (22 November 2013). Retrieved on 6 August 2016.
- ↑ Mistiaen (3 December 2015). Meet the Queen Mothers: 10,000 amazing women taking back power in Africa. The Telegraph. Retrieved on 6 August 2016.
- ↑ 3.0 3.1 It Hurts To Read Bad Stuff About My Daughter. Peace FM Online (4 June 2013). Retrieved on 6 August 2016.
- ↑ Odartey (28 March 2008). Pay Attention To Ghanaians Living Abroad - Adwoa Awindor. Modern Ghana. Retrieved on 6 August 2016.
- ↑ Jasmine. "It hurts to read bad stuff about my daughter -Nana Adwoa Awindor - Graphic Online | Ghana News", Graphic Online. Retrieved on 2017-01-31. (in en-GB)
- ↑ Dela Aglanu (9 April 2015). I have never seen Efya smoke – Nana Adwoa Awindor. Joy Online. Retrieved on 6 August 2016.
- ↑ info@ghanabase.com. Ghanabase.com Ghana Music News :: Nana Adwoa Awindor - Beautiful Brain ::: Breaking News | News in Ghana | profiles. lifestyle.ghanabase.com. Archived from the original on 2020-02-04. Retrieved on 2017-01-31.