Naja'atu Bala Muhammad

Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
Naja'atu Bala Muhammad
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1956 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Ahmadu Bello Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Naja'tu Bala Muhammad (onye amụrụ na 1956) bụ onye ndọrọndọrọ ọchichi nke Naijiria. Ọ bụ nwanyi mbụ nwere mmeri nke ọkwa Senate nke Kano State (Kano Senatorial Seat in Central District). Ọ bụkwa otu n'ime nwanyi mbụ nogoro n'ọkwa dika onye isi ndii 'National Students Union Nigeria' na Mahadum Ahmadu Bello University, Zaria (ABU) bụkwara nwanyi mbụ na-esote onye isi President of the National Association of Nigerian Students (NANS)[1].

Mbido Ndụ na agụm akwụkwọ dezie

Muhammed bụ nwanyị di ya nwụrụ nke Dr Bala Muhammed, onye ndụmọdụ gbasara ọchịchị na Republic nke abụọ bụ Mallam Muhammadu Abubakar Rimi. Umu agha ndi mmadu gburu di ya n'afo iri abuo na ato gara aga mgbe Mallam Muhammadu Abubakar Rimi nyere Emir nke Kano, Ado Bayero otu njuju.[2]

Obibi Ndụ ya dezie

Muhammed bụ nwunye Dr Bala Muhammed, onye ndụmọdụ ndọrọndọrọ ọchịchị Gọvanọ Republic nke abụọ Mallam Muhammadu Abubakar Rimi. Ndị mmadụ butere ọgbaghara gburu di ya n'afọ iri abụọ na asatọ gara aga ka Mallam Muhammadu Abubakar Rimi nyechara Emir nke Kano, Ado Bayero ajụjụ. 

Ebensidee dezie