Naima Kay
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha ezinụlọ ya | Kay |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Mee 1991 |
Ebe ọmụmụ | Port Shepstone |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2009 |
ngwa egwu | olu egwụ |
Lungile Khumalo[1] nke a maara nke ọma dịka Naima Kay, bụ onye South Africa na-agụ egwu Afro-Jazz.
Ọrụ
dezieỌ malitere ịbụ abụ ma na-ede abụ na ukwe n' ụlọ akwụkwọ ya, ọ rụkwara na jazz Festival ebe ọ malitere ịdọta uche.[2]
Nweputa nke egwu Umsebenzi n'afọ 2013 nwere ọtụtụ mmetụta na ndụ ndị South Africa . Abọm ahụ rere nke ọma ma nweta ihe nrite, South African Music Award (SAMA) n'afọ 2014 maka Best Newcomer .[3]
onye isi Touch Africa Records bu Mdu Ngcobo chọpụtara nka Kay,bụ onye nyere ya aha Arabic bụ Naima Kay na-nke nkọwa ya Udo na Obi iru ala.
Ya na Robbie Malinga na Scelo Gowane rụkọrọ ọrụ.
Kay ejidela mpụtara Siri ike, na-akwudosike ime ihe ngosi redio na ngosipụta ihe n' isi ihe omume mba na Ememe dị ka ememe UGu Jazz Festival na Durban Jazz festival.[4]
Discografị
dezie- Umsebenzi (2013)
Ihe nrite
dezieN'afọ 2014, Naima Kay ritere ihe nrite "Best Newcomer" na South African Music Awards na abọm mbụ ya bụ "Umsebenzi".[5]
Edensibia
dezie- ↑ 10 Things You Didn’t Know About Naima Kay - Youth Village (en). youthvillage.
- ↑ Ngcobo (2014-07-23). Getting to know Naima Kay | Drum. Drum. Retrieved on 2021-11-13.
- ↑ 2014 SAMA winners announced. BizCommunity (2014-04-29). Retrieved on 2021-11-13.
- ↑ za.jazz – Amajuba Jazz Festival. zajazz.net. Archived from the original on 4 July 2018. Retrieved on 20 December 2016.
- ↑ "Getting to know Naima Kay | DRUM", DRUM, 23 July 2014. Retrieved on 20 December 2016.