Nafisah Ahmad al-Amin

Nafisah Ahmad al-Amin bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Sudan.[1] Ọ rụrụ ọrụ dị ka osote minista nke ndị ntorobịa na egwuregwu na 1971-1972.[2] Ọ bụ nwanyị mbụ bụ minista na Sudan.

Nafisah Ahmad al-Amin

Ebensidee

dezie