Nadukuditi Eswara Rao

 

Nadukuditi Eswara Rao bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India si Andhra Pradesh.[1] Ọ bụ onye otu Bharatiya Janta Party. A họpụtara ya dị ka onye otu ọgbakọ omebe iwu na-anọchite anya mpaghara Etcherla Assembly na ntuli aka ndị omebe iwu Andhra Pradesh nke 2024.[1][2][3]

Ebem si dee

dezie
  1. Etcherla, Andhra Pradesh Assembly Election Results 2024 Highlights: BJP's Eswara Rao Nadukuditi with 112770 defeats YSRCP's Kiran Kumar Gorle (en). India Today (2024-06-04). Retrieved on 2024-06-06.
  2. Etcherla Election Result 2024 LIVE Updates Highlights: Assembly Winner, Loser, Leading, Trailing, MLA, Margin (en). News18 (2024-06-04). Retrieved on 2024-06-06.
  3. "BJP opens its account in Srikakulam district", The Hindu, 2024-06-04. Retrieved on 2024-06-06. (in en-IN)