Nadia Nakai
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa, Zimbabwe Dezie
Aha enyereNadia Dezie
aha ezinụlọ yaNakai Dezie
aha pseudonymNadia Nakai Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya18 Mee 1990 Dezie
onye mmekọ na-alụghị alụAKA Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụrapper, odee egwu Dezie
ebe agụmakwụkwọMonash University Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2011 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie

Nadia Nakai Kandava (née Dlamini; amụrụ n'abalị iri na asatọ n'ọnwa Mee n'afọ 1990), bụ onye South Africa na-eti egwu na onye ama ama n'ihe ngosi telivishọn.[1][2][3]

Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ dezie

A mụrụ Nakai na South Africa. Nna ya bụ onye South Africa ma nne ya bụ onye Zimbabwe.[4] Mgbe ọ dị afọ iri na isii, a gbanwere aha nna ma zawa nke nne ya.[5]

Nakai gara Fourways High School na Johannesburg ruo otu afọ wee gụchaa akwụkwọ na Kenya.[5] O mechara nweta akara ugo mmụta azụmahịa , nkwukọrịta, na ọmụmụ mgbasa ozi na Mahadum Monash, Johannesburg .

Ọrụ dezie

2013–2017: Mmalite na Bragga dezie

Nakai mere Mpụta telivishọn mbụ ya na e.tv hip hop show Shiz Niz ebe o meriri asọmpi Mixtape 101, nke mere ka ọ bụrụ nwanyị mbụ meriri asọmpi ahụ. O mechara bụrụ onye a ma ama N'ọnwa Septemba afọ 2013, mgbe ọ wepụtara egwu mbụ ya "Like Me".[6] N'afọ sochirinụ, e gosipụtara ya na remix nke Riky Rick song, Amantombazane n'etiti ihe omume dị iche iche.[7] N'ihe banyere ọnwa Juun afọ 2015, Nakai wepụtara egwu ya nke atọ "Saka Wena" nke gosipụtara onye egwu Ice Prince, na-esote egwu ya nke abụọ, "Whatever" nke gosipụtara DotCom na Psyfo.[8]

N'ọnwa Ọgọstụ afọ 2016, Nakai wepụtara egwu ya "The Man" nke gosipụtara Cassper Nyovest site na EP ya, Bragga .[9] E wepụtara Bragga n, abalị iri na ise nke ọnwa Septemba afọ 2016. N'ọnwa Nọvemba afọ 2017, Nakai wepụtara egwu ya a ma ama "Naaa Meaan" nke gosipụtara Cassper Nyovest.[10] Egwu a nọ n'elu chaatị n'ọtụtụ ụlọ ọrụ redio na South Africa. N'ụbọchị nke anọ n'ọnwa Nọvemba n'afọ 2016, ọ kwadoro red carpet pụrụ iche maka MTV Africa n'afọ 2018 MTV Europe Music Awards .[11]

2017–2020: Nadia Naked, na Def Jam Africa dezie

N'afọ 2019, Nakai kwadoro ihe ngosi MTV Base hip hop, Yo! MTV Raps South Africa ya na onye na-egosi telivishọn Siyabonga Ngwekazi .[12] Mee 2019, Nakai kwadoro na a ga-ewepụta abọm mbụ ya Nadia Naked N'abalị iri abụọ na asatọ nke ọnwa June afọ 2019.[13] N'abalị iri na asatọ nke ọnwa Mee afọ 2019, ewepụtara "Imma Boss" dị ka egwu nke atọ ya na mkpuchi ihe osise nke abọm ahụ.[14] N'abalị iri na ise nke ọnwa Ọktoba afọ 2020, o wepụtara ihe nkiri na Showmax banyere ịme abọm Nadia Naked .[15] Na Mee 2020, ọ bịanyere aka na nkwekọrịta ndekọ na Def Jam Africa .[16]

N'emume nke isii nke AFRIMA, o nwetara ihe nrite Best Female Artist.[17] E nyere ya onye na-ese ihe nkiri kachasị mma na 2020 SA Style Awards.[18]

2021–ugbua: Ihe ngosi TV dezie

N'afọ 2021, Nakai kwadoro oge mbụ nke ihe ngosi telivishọn nke Channel O's Gen-Z South Africa.[19][20] N'ọnwa Juun afọ 2021, ọ hapụrụ Family Tree Records iji gbasoo akara nke ya.[21] N'afọ 2021 South African Hip Hop Awards, Nakai natara nhọpụta maka Artist of the Decade .[22]

N'afọ 2022, Nakai pụtara na Netflix mbụ ihe ngosi ndị Afrika ama ama, n'etolite etolite bụ Young, Famous & African .[23]

Mmetụta dezie

Nakai nwetara mkpalị mmụọ iku egwu site n'aka nwanyị Kenya n'akụ egwu rap, Nazizi, onye ọ zutere mgbe ọ nọ na Kenya. O kwuru na Nazizi metụrụ mmụọ ya na mmalite ọrụ rapping ya.[24]

Ndụ onwe onye dezie

Ná mmalite afọ 2022 Nadia dere na Instagram ya na ya na onye egwu ndịda Afrịka bụ AKA.

Ihe nrite na nhọpụta dezie

Ihe nrite Afọ Onye nnata na onye a họpụtara) Category Nsonaazụ Ref.
Zimbabwe Achievers Awards 2016 Ya onwe ya Onye egwu nke afọ Merie [25]
Metro FM Music Awards 2016 Baddest (Remix) (ya na AKA, Fifi Cooper, Rouge & Gigi LaMayne) Best Remix Ahọpụtara [26]
Do I Like I Do (Remix) (ya na DJ Sliqe, Riky Rick, Reason, L-Tido, Kwesta & Flabba) Ahọpụtara
South African Music Awards 2018 Naa Meaan (feat. Cassper Nyovest) (nke Family Tree duziri) Vidio egwu nke afọ Ahọpụtara [27]
2021 Nadia Naked Abọm Hip Hop kacha mma Ahọpụtara [28][29]
South African Hip Hop Awards 2019 Abọm nke Afọ Ahọpụtara [30][31]
Ya onwe ya Nwanyị kacha mma Merie
MVP/Hustler nke Afọ Ahọpụtara
2020 Ahọpụtara [32][33]
40 Bars (nke gosipụtara Emtee & DJ Capital) nke Kaykayribane duziri Vidio kacha mma Ahọpụtara
More Drugs (featuring Tshego) Directed Allesio Bettocchi & Jilten Ramlal Merie
2021 Ya onwe ya Onye na-ese ihe nke afọ iri Ahọpụtara [34]
All Africa Music Awards 2019 Nadia Naked Abọm nke Afọ na Southern Africa Ahọpụtara
Ya onwe ya Best Female Artiste na Southern Africa Merie
Best Artiste, Duo or Group in African Hip Hop Merie
SA Style Awards 2021 Onye na-eme ihe nkiri kachasị mma Merie

Abọm Studio dezie

Abọm Studio
Aha Nkọwa egwuregwu gbakwunyere
Nadia Naked
  • A tọhapụrụ ya: 28 June 2019
  • Label: Family Tree Records
  • Format: Digital download

Egwu ndi agbakwunyere dezie

wuregwu gbakwunyere
Aha Nkọwa egwuregwu gbakwunyere
Bragga
  • A tọhapụrụ ya: 15 Septemba 2016
  • Label: Family Tree Records
  • Format: Digital download

Ndị dị otu dezie

Dị ka onye isi nka dezie

Ndepụta nke egwu, na-egosi afọ ewepụtara na aha abọm
Aha Afọ Abọm
Asambodo
"Dị ka m" 2013
"Whatever" nke gosipụtara DotCom na Psyfo



)
2014
"Saka Wena" nke gosipụtara



Ice Prince)
2015
"Money Back" 2016
"The Man" nke gosipụtara



Cassper Nyovest)
Bragga
“Egbula ya”
"Sqwaa", nke gosipụtara



Gemini Major na Tshego)
"Naaa Meaan" nke gosipụtara Cassper Nyovest



)
2017 Nadia Naked
"Money Calling"(na Frank Casino)



2018
"Yass Bitch" Nadia Naked
"Imma Boss" 2019
"Kreatures" nke gosipụtara



Kwesta & Sio)
"40 Bars", nke gosipụtara



Emtee & DJ Capital)
2020 Nadia Naked (Deluxe)

Dị ka onye nka na-agụ egwu dezie

Ndepụta nke egwu ndị e gosipụtara, na-egosi afọ ewepụtara na aha abọm
Aha Afọ Abọm
Asambodo
"Amantombazane Remix",Riky Rick featuring Okmalumkoolkat, Maggz, Kwesta, Ginger Breadman, Kid X, Nadia Nakai na DJ Dimplez)



2014 RiSA: Gold
"Do Like I Do Remix" DJ Sliqe



featuring Riky Rick, L-Tido, Kwesta, Reason, Flabba and Nadia Nakai)
2015 Injayam, Vol. 1
"Sugar Free", Tumi



featuring Nadia Nakai)
"Ragga Ragga" "Gemini Major



featuring Cassper Nyovest, Nadia Nakai, Riky Rick and Major League)
2016
"Savage", DJ Milkshake



featuring Da L.E.S,Maggz and Nadia Nakai)
"Crazy"(Spectacular and DJ Naves featuring Floda, Nadia Nakai and DJ Tira)



2017
Isaga Lam (Miss Pru DJ



nke gosipụtara LaSauce, Gigi LaMayne, Nadia Nakai na Londie London)
Uh Huh (Priddy Ugly featuring Nadia Nakai



)
2017

Edensibia dezie

  1. SEE: Nadia Nakai celebrates 30th birthday (en). www.glamour.co.za. Retrieved on 1 March 2022.
  2. Jovaza (18 May 2021). Nadia Nakai excited to celebrate her 31st birthday today - (en-US). Archived from the original on 24 October 2021. Retrieved on 1 March 2022.
  3. Nakai: Rising rap queen. The Zimbabwe Independent.
  4. Sekhu (19 May 2020). 8 fun facts you may not know about Nadia Nakai. The Citizen. Retrieved on 20 March 2022.
  5. 5.0 5.1 Nadia Nakai joins Cassper's record label. The Chronicle (20 February 2016). Retrieved on 20 March 2022.
  6. Nadia Nakai "Like Me" by Sid Records. SoundCloud.
  7. Track of the Day: Riky Rick – Amantombazane (Remix). Platform. Archived from the original on 2021-03-03. Retrieved on 2022-06-09.
  8. Saka Wena (feat. Ice Prince) – Single by Nadia Nakai. Apple Music.
  9. New Release: Nadia Nakai – The Man [ft Cassper Nyovest]. SA Hip Hop Mag.
  10. Twitter gives Nadia Nakai's new track a thumbs up. TimesLive.
  11. Nadia Nakai served Mzansi sauce at the MTV EMAs. SowetanLIVE.
  12. Nadia Nakai and Siyabonga Ngwekazi to host Yo! MTV Raps Africa. BONA. Archived from the original on 2019-04-20. Retrieved on 2022-06-09.
  13. Nadia Nakai new album: 'Nadia Naked' gets a release date. The South African.
  14. Nadia Nakai Drops Quotable After Another In Her New Single 'Imma Boss'. OkayAfrica.
  15. Seemela. Nadia Nakai's doccie to premiere exclusively on Showmax next week (en-ZA). TimesLIVE. Retrieved on 26 November 2020.
  16. Reporter. Cassper Nyovest, Nadia Nakai and Tshego join Def Jam Africa (en). www.iol.co.za. Retrieved on 10 May 2022.
  17. Durosomo (24 November 2019). Burna Boy, Nasty C, Stonebwoy, Nadia Nakai & More Win 2019 AFRIMA Awards – OkayAfrica. OkayAfrica.
  18. Mabhena (23 November 2020). SA Style Awards 2020: Best and Worst Dressed Plus the Winners. Savanna News. Retrieved on 26 November 2020.
  19. Jabulani (17 March 2021). Nadia Nakai Bags Second TV Show In The Same Month. Ubetoo.
  20. Bukola. Candice Modiselle replaces Nadia Nakai as the new host for Gen Z season 2 | Fakaza News. Fakaza News. Retrieved on 27 October 2021.
  21. Seemela (16 July 2021). 'I am working on my own record label': Nadia Nakai on parting ways with Family Tree. SowetanLIVE. Retrieved on 24 March 2022.
  22. Bukola. Full list of 2021 SA Hip Hop Awards nominees | Fakaza News. Fakaza News. Retrieved on 2 November 2021.
  23. Naidoo (17 March 2022). 'Young, Famous & African': Exclusive Q&A with Nadia Nakai. The South African. Retrieved on 20 March 2022.
  24. Interview With African Rap Queen Nadia Nakai. Youth Village Zimbabwe.
  25. Nyamz (12 December 2016). Nadia Nakai Scoops Her First Award. SA Hip Hop Mag. Retrieved on 20 March 2022.
  26. mytvnews.co.za. www.mytvnews.co.za. Retrieved on 26 November 2021.
  27. All the winners from SAMA Awards 2018 (en). www.gq.co.za. Retrieved on 26 November 2021.
  28. Dayile. Here's the full list of the SAMA winners. Drum. Retrieved on 26 November 2021.
  29. Samas 27: Nominations are out and men are leading the nods (en). The Citizen (19 May 2021). Retrieved on 26 November 2021.
  30. The SA Hip-Hop Awards 2019 Nominees Are Revealed (en). slikouronlife.co.za. Retrieved on 26 November 2021.
  31. FULL LIST: South African Hip-Hop Awards winners | eNCA (en). www.enca.com. Archived from the original on 7 November 2021. Retrieved on 26 November 2021.
  32. Here are the South African Hip Hop Awards 2020 Nominees (en). OkayAfrica (16 November 2020). Retrieved on 26 November 2021.
  33. Here Are the 2020 South African Hip Hop Awards Winners (en). OkayAfrica (14 December 2020). Retrieved on 26 November 2021.
  34. SA Hip Hop Awards 2021: All the nominees (en). Music In Africa (3 November 2021). Retrieved on 26 November 2021.

Ihe edeturu dezie

 

Njikọ mpụga dezie

  • Nadia Nakai on Instagram