Naîgnouma Coulibaly
Naîgnouma Coulibaly
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Mali |
aha ezinụlọ ya | Kulibali |
ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Mee 1989 |
Ebe ọmụmụ | Bamako |
nwanne | Mariam Coulibaly |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | center |
ụdị egwuregwu | Basketball |
Naîgnouma Coulibaly (amụrụ na ọnwa Mee 31, na afọ 1989) bụ onye egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke Mali na Cavigal Nice Basket nke Ligue Féminine de Basketball na otu egwuregwu basketball ụmụnwaanyị nke Mali.[1] Mgbe ọ meriri FIBA Africa Championship maka umunwaayi, na afọ 2007, Coulibaly nọchitere anya Mali na afọ 2008 Summer Olympics.[2]