NEPA Lagos bụ otu egwuregwu bọọlụ Naijiria nke dị na Lagos, nke sonyere na asọmpi kachasị elu na Naijiria n'afọ ndị 1974, 1995 na 1996.[1] Klọb ahụ bụ nke National Electric Power Authority (NEPA) nke Naijiria ma bụrụ nke a maara dị ka Lagos ECN.

NEPA Lagos F.C.

Nsọpụrụ

dezie
  • Nigeria Challenge Cup n'afọ 1960, 1965, 1970[2]

Edensibia

dezie
  1. Nigeria 1972-1979. RSSSF. Retrieved on 2008-02-21.
  2. Nigeria - List of Cup Winners. RSSSF. Retrieved on 2008-02-21.