Mpura
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | South Africa |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Septemba 1995 |
Ụbọchị ọnwụ ya | 9 Ọgọọst 2021 |
ọrụ ọ na-arụ | onye mmebe ejiji, rapper, onye na-abụ abụ, onye na-emeputa ihe ndeko |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2018 |
ngwa egwu | olu egwụ |
Mongezi Thomas Stuurman[1] (amụrụ n'abalị iri abụọ na abụọ nke ọnwa Septemba afọ 1995 - ruo abali itoolu nke onwa ọgọstụ afọ 2021), nke a maara dị ka Mpura, bụ onye na-eti egwu rap na South Africa, onye na-emepụta ejiji na onye na-eme ihe ndekọ nke a maara nke ọma maka egwu ya "Umsebenzi Wethu"[2][3]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
dezieA mụrụ Mpura ma zụlite ya na Soweto, Gauteng . Ọ gara ụlọ akwụkwọ Highlands North Boys High School.[4]
Ọrụ
dezieTupu ọ bụrụ onye a ma ama na ụlọ ọrụ egwu, ọ na-etinye aka na ejiji ma guzobe ụlọ mmepụta ejiji ọ kpọrọ Mpura Designs, ụdị akara ejiji ma nwoke ma nwanyị. N'afọ 2018, o mere ngosi ejiji nke mbụ ya na izu ngosi ejiji nke South African Fashion , na-egosi nchịkọta ya nke Autumn / Winter 2019.[5]
N'abali iri na otu nke ọnwa Disemba afọ 2020, eweputara ya na Busta 929 nke gosipụtara Lady Du, Reece Madlisa, Maazị JazziQ na Zuma otu Umsebenzi Wethu.[6] Egwú ahụ ruru nọmba otu n'ime chaatị iTunes ma bụrụ platinum.[7]
Onyinye na nhọpụta
dezieAfọ | Ememe mmeri | Ihe nrite | Nsonaazụ |
---|---|---|---|
2021 | SA Amapiano Music Awards | Onye Amapiano kacha mma na-ede abụ / onye na-eti egwu | Merie[8] |
N'abalị itoolu n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2021, Mpura nwụrụ n'ihe mberede ụgbọ ala n'ụzọ ọ na-aga ime ihe omume na North West, n'akụkụ Killer Kau.[9]
Edensibia
dezie- ↑ Notho (17 August 2021). Mpura remembered as a supportive, God-fearing dreamer who always prayed for his friends | Drum (en-us). Drum.
- ↑ WATCH: Riky Rick and Mpura’s brothers emotional speeches at late star’s funeral. iol.co.za.
- ↑ "SA celebrities pay tribute to Mpura on 26th birthday", Fakaza, 2021-09-22. Retrieved on 2022-01-11.
- ↑ 6 Things You Should Know About Mpura. theyanos.co.za. Retrieved on 21 August 2021.
- ↑ Get to know the fashion side of Mongezi ’Mpura’ Stuurman. iol.co.za. Retrieved on 21 August 2021.
- ↑ Masia (June 11, 2021). Mpura Calls On 'Umsebenzi Wethu' Features To Drop The Track's Music Video - The Yanos Magazine. The Yanos Magazine.
- ↑ Israel A (22 February 2021). Busta 929 & Mpura's "Umsebenzi Wethu" Goes Platinum With Over 6 Million Streams. Ubetoo. Archived from the original on 3 July 2022. Retrieved on 4 September 2022.
- ↑ Stars recognised at the first SA Amapiano Awards. news24.com.
- ↑ WATCH: Family & friends bid farewell to Mpura at intimate funeral service. iol.co.za. Retrieved on 21 August 2021.
Njikọ mpụga
dezie- Mpura on Instagram