Mpundi Decca
Mpundi Decca
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Democratic Republic of the Congo |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwu |
Mpudi Decca bụ onye Congo na-edekọ egwu na onye na-akpọ egwu na Democratic Republic of the Congo (DRC). Ọ bụbu onye otu egwu Congo TPOK Jazz, nke François Luambo Makiadi duziri, nke na-achịkwa egwu Congo site n'afọ 1950s ruo afọ 1980s.[1]
Leekwa
dezie- Franco Luambo Makiadi
- Sam Mangwana
- Josky Kiambukuta
- Simaro Lutumba
- Ndombe Opetum
- Youlou Mabiala
- Mose Fan Fan
- Wuta Mayi
- TPOK Jazz
- Ndepụta nke ndị egwu Afrịka