Mpaghara Nchịkwa Mmiri Limpopo
Mpaghara Nchịkwa Mmiri Limpopo
mba/obodo | South Africa |
---|
Limpopo WMA, bụ ihe e jiri mara ya ma ọ bụ mpaghara nchekwa mmiri Limpopo; ma ọ bụ ihe e jere mara ya na bekee bụ ;Limpopo Water Management Area (coded: 1), na Ndịda Afrịka gụnyere nnukwu osimiri ndị a: Osimiri Limpopo, Osimiri Matlabas, Osimiri Mokolo, Osimiri Lephalala, Osimiri Mogalakwena, Osimiri Sand na Osimiri Nzhelele ma kpuchie ihe mgbochi mmiri ndị a.[1]
- Cross Dam, Osimiri Nwanedi
- Dam Doorndraai Sterk River
- Glen Alpine Dam Osimiri Mogalakwena
- Ọdọ Mmiri Luphephe, Osimiri Luphephe
- Ọdọ Mmiri Mokolo Osimiri Mokolo
- Mmiri Mutshedzi Osimiri Mutshedi
- Nwanedi Dam, na Osimiri Nwanedi
- Nzhelele Dam Nzhelele Osimiri Nzhelele
Ókèala
dezieMpaghara igbapu mmiri bụ ndịa; A41, A42, A50, A61 ruo A63, A71, A72 na A80.
Hụkwa
dezie- Mpaghara Nchịkwa Mmiri
- Ndepụta nke ọdọ mmiri na ọdụ ụgbọ mmiri na Ndịda Afrịka
- Ndepụta osimiri nke Ndịda Afrịka
Edemsibia
dezie- ↑ Hydrological Services - Surface Water Home. Dwaf.gov.za (2008-09-03). Archived from the original on 2015-03-26. Retrieved on 2015-05-03.