Morissanda Kouyaté
Morissanda Kouyaté, onye a makwaara dị ka (Mory Sandan Kouyaté) bụ dọkịta na-ahụ maka ahụike na Guinea na onye na-emegide igbu ọkpụkpụ nwanyị. Mgbe ọtụtụ afọ nke ime ihe ike gasịrị, a họpụtara ya ka ọ bụrụ Mịnịsta na-ahụ maka ihe gbasara mba ofesi, imekọ ihe ọnụ mba ụwa, njikọta Afrịka na ndị Guinea na mba ofesi n'ọnwa Ọktoba, 2021. [1][2]
Morissanda Kouyaté | |
---|---|
Minister of Foreign Affairs | |
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]] | |
Àtụ:Str rep 25 October 2021 | |
Prime Minister | Mohamed Béavogui |
Preceded by | Ibrahima Khalil Kaba |
Personal details | |
Born | Kouroussa, Guinea |
Occupation | Medical doctor Women's rights activist |
Known for | Campaigning against female genital mutilation |
Portfolio | Adoption of February 6 as international day on Zero Tolerance to FGM; Adoption of United Nations General Assembly Resolution 67/146 banning FGM worldwide |
Mgbalị
dezieKouyaté guzobere Kọmitii Inter-African na Omenala Na-emerụ Ahụ (IAC) na 1984 na Dakar, Senegal.[3] N'afọ 2012, o so dee Mkpebi 67/146 nke UN General Assembly Resolution, na-akpọ mba niile ka ha kwụsị FGM.[4]
Ihe nrite
dezie- 2020 United Nations Nelson Rolihlahla Mandela Prize, n'akụkụ onye ọrụ ebere Gris Marianna Vardinogiannis.[3]
Ntụaka
dezie- ↑ Ben Ahmed. "Guinée-Conakry nomination de 4 nouveaux ministres", aa.com.tr, Agence Anadolu, 26 October 2021. Retrieved on 1 November 2021. (in fr)
- ↑ Diallo. "Gouvernement Mohamed Béavogui: Le président de la Transition nomme quatre nouveaux ministres", guinee360.com, 25 October 2021. Retrieved on 1 November 2021. (in fr)
- ↑ 3.0 3.1 "Mandela Prize awarded to Greek and Guinean rights activists", UN News, July 1, 2020. Retrieved on July 23, 2020.
- ↑ Dr. Morissanda Kouyaté. Vital Voices. Retrieved on July 23, 2020.
- Ben Ahmed,Lassaad;Ndiaye,Alioune (oktoba 26, 2021). "Guinee- Conakry nomination de 4 nouveaux ministries". aa.com.tr (na french). Agence Anadolu. Eweputara Novemba 1, 2021.
- Diallo,Tidjane(oktoba 25, 2021). "Gouvernement mohamed Beavogui: le Transition nomme quatre nouveaux ministres" . Guinee36.com (na french). Eweputara Novemba 1, 2021.
- "Mandela prize awarded to Greek and Guinean rights activist" UN News. Julai 1 2020. Eweputara julai 23, 2020.
- "Dr. Morissanda Kouyate".vital voices eweputara julai 23, 2020.
Àtụ:S-start Àtụ:S-off Àtụ:S-bef Àtụ:S-ttl Àtụ:S-inc Àtụ:S-end