Monica Tabengwa
onye ọka iwu na onye nyocha na okwu LGTIQ
Monica Tabengwa bụ onye ọka iwu na onye nchọpụta si Botswana na-arụ ọrụ maka Pan-Africa ILGA na Human Rights Watch (HRW).Ọ bụ ọkachamara n'ihe gbasara LGBT na Sub-Saharan Africa.Tabengwa edeela maka ime ihe ike na ịkpa ókè nke ndị LGBT chere ihu na ndịda Sahara Africa. [1] [2][3][4][5]
Tabengwa bụ onye otu kọmitii na-edepụta akwụkwọ na onye binyere aka na ụkpụrụ Yogyakarta gbakwunyere 10.. [6]
Akwụkwọ ndị a họọrọ
dezie- Tabengwa (2013). "The development of sexual rights and the LGBT movement in Botswana", in Lennox: Human Rights, Sexual Orientation and Gender Identity in The Commonwealth: Struggles for Decriminalisation and Change. School of Advanced Study, University of London, 352–362.
Edensibia
dezie- ↑ Yogyakarta Principles plus 10
- ↑ African Human Rights Commission Adopts Continent's First Resolution Against Anti-LGBT Violence (en). BuzzFeed News. Retrieved on 2021-06-16.
- ↑ Afrique du Sud: Les lesbiennes victimes de "viols correctifs" (fr). www.20minutes.fr. Retrieved on 2018-06-11.
- ↑ Gambia: "Aggravated Homosexuality Offence Carries Life Sentence. www.amnesty.org (21 November 2014). Retrieved on 2018-06-11.
- ↑ The Independent (22 November 2016). Singapore voted against UN's sexual orientation and gender identity (SOGI) mandate safeguard. The Independent (Singapore). Retrieved on 2018-06-11.
- ↑ Yogyakarta Principles plus 10. Archived from the original on 2017-12-01.