Monguno
aha gọọmenti | monguno |
---|---|
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Borno |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 12°41′0″N 13°36′0″E, 12°40′14″N 13°36′44″E, 12°34′43″N 13°37′2″E |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | onyeisi oche nwaanyi |
postal code | 612101 |
Monguno bụ otu n'ime gọọmenti obodo nke Steeti Borno na ugwu ọwụwa anyanwụ Naijiria.
Mbara Ala
dezieMonguno nwere ngụkọta ala km² otu puku na narị itoolu na iri na atọ
Ọnụ ọgụgụ ndị bi na ya
dezieMonguno nwere ọnụ ọgụgụ mmadụ narị puku na itoolu na narị asatọ na iri na ise na ọnụ ọgụgụ afọ 2006.
Koodu Ozi
dezieKoodu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị isii na iri na otu.[1]
Akụkọ ihe mere eme
dezieỌ bụ otu n'ime gọọmenti ime obodo iri na isii mejupụtara Borno Emirate, steeti ọdịnala dị na Borno State, Nigeria.[2]
Nnupụisi
dezieNa mbido ọnwa Jenụwarị afọ 2015, ndị bi ebe ahụ gbapụrụ Monguno na obodo Doron-Baga gaa ogige ndị gbara ọsọ ndụ na Maiduguri, mgbe Boko Haram weghaara nso Bama dị .[3] Ndị agha Boko Haram jidere Monguno na ụbọchị iri abụọ na isii nke ọnwa Jenụwarị afọ 2015.[4] Amnesty International gosipụtara nchegbu na ndị agha leghaara arịrịọ ndị bi n'ógbè ahụ maka ndị agha ndị ọzọ maka nchebe pụọ na anya Boko Haram .[5] N'abalị iri na asaa n'ọnwa Febụwarị n'afọ 2015, ndị agha weghachitere Monguno n'agha ikuku na ala.[6] Boko Haram na ISWAP tụrụ bọmbụ na June na September 2015 na ogbugbu igwe n'ike na June 2020.
Edensibia
dezie- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.
- ↑ Nigeria (2000). Nigeria: a people united, a future assured, Millennium, Abuja, Nigeria: Federal Ministry of Information. ISBN 9780104089.
- ↑ Nigeria: More Refugees Flee Homes in Borno State (cajnews Africa - allAfrica.com) (2015-01-06). Retrieved on 2015-01-08.
- ↑ Faith Karimi and Aminu Abubakar (2015-01-26). Nigerian soldiers save one city from Boko Haram but a nearby one is seized. CNN.com. Retrieved on 2015-01-29.
- ↑ Nigeria: Nigerian authorities were warned of Boko Haram attacks on Baga and Monguno. Amnesty International (2015-01-28). Retrieved on 2015-02-01.
- ↑ African allies claim gains against Boko Haram. BBC News (2015-02-17). Retrieved on 2015-02-17.