Momo Wandel Soumah (footballer)

Momo Wandel Soumah (footballer)
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereMomo Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Eprel 1977 Dezie
Ebe ọmụmụGuinea Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya13 Febụwarị 2017 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuÉtoile Sportive du Sahel Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Momo Wandel Soumah (iri abụọ nọwa Eprel 1977 na 13 Febụwarị 2017) bụ onye Guinea na-agba bọọlụ nke na-agba ọsọ dị ka onye na-aga n'ihu.[1] Ọ gbara bọọlụ iri na atọ maka otu egwuregwu bọọlụ mba Guinea site n'afọ 1996 ruo 1998.[2] A kpọkwara ya aha na ndị otu Guinea maka asọmpi iko mba Afrịka nke afọ 1998.[3] Soumah nwụrụ site na nkụchi obi na 2017 n'oge ọzụzụ ịghọ onye ọka ikpe bọọlụ.[1]

Ebenside dezie

  1. 1.0 1.1 Football: Deces de Momo Wandel Soumah l'ancien joueur de l'etoile. kapitalis. Retrieved on 1 May 2021.
  2. Momo Wandel Soumah. National Football Teams. Retrieved on 1 May 2021.
  3. African Nations Cup 1998 - Final Tournament Details. RSSSF. Archived from the original on 4 March 2016. Retrieved on 1 May 2021.