Mojeed Olayide Abass
Mojeed Olayide Abass, OON (amụrụ n'afọ 1943) bụ prọfesọ Naijiria nke sayensị kọmputa na Mahadum Lagos na onye bụbu osote onye isi oche nke Mahadum Legas . [1]
Mojeed Olayide Abass |
---|
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1943 |
ọrụ ọ na-arụ | academic |
onye were ọrụ | University of Lagos |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos, University of Waterloo |
Onye òtù nke | Nigerian Academy of Science |
Ihe nrite | Fellow of the Nigerian Academy of Science |
Agụmakwụkwọ na ọrụ
dezieAbass nwetara nzere bachelọ na sayensị kọmputa na Mahadum Lagos tupu ọ gaa Mahadum Waterloo ebe ọ nwetara nzere masta (M.sc) na nzere doctorate (Ph.D.). [2]Ọ sonyeere Mahadum Lagos dị ka ndị ọrụ agụmakwụkwọ wee ruo n'ọkwa Prọfesọ zuru oke tupu a họpụta ya dịka osote onye isi oche nke mahadum ahụ.[3]'afọ 2008, ọ lara ezumike nká na Mahadum Lagos ebe ọ ruru afọ ezumike nkwe iwu nke afọ 65 ma mahadum ahụ sọpụrụ ya na akwụkwọ akpọrọ: Olayide Abass: On the dynamics of an Evolving Knowledge Society na-eme ka ọ bụrụ onye ọkà mmụta nke anọ lara ezumike nka na Mahaduma Lagos ka a sọpụrụ ya n'akwụkwọ ahụ.[4]'afọ 2012, a họpụtara ya dị ka onye otu Nigerian Academy of Science . [1][5] bụ onye isi oche nke University of Lagos Alumni Association ugbu a.
Ihe odide
dezie- ↑ UNILAG vc to Buhari: Consolidate on Jonathan'S Strides in. Daily Times. Archived from the original on July 22, 2015. Retrieved on July 18, 2015.
- ↑ PROF. OLAYIDE ABASS: My Life Has Been Defined by the University of Lagos. Thisdaylive. Archived from the original on July 22, 2015. Retrieved on July 18, 2015.
- ↑ Celebrating an achiever. The Nation News. Retrieved on July 18, 2015.
- ↑ Fellows of the Academy. Nigerian Academy of Science. Archived from the original on November 9, 2015. Retrieved on July 18, 2015.
- ↑ This is Your University!. Thisdaylive. Archived from the original on July 22, 2015. Retrieved on July 18, 2015.