Mohammed Abaamran

Mohammed Abaamran
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịMorocco Dezie
aha n'asụsụ obodoمُحمَّد أبعمران Dezie
aha enyereMohammed Dezie
aha pseudonymبوتفوناست Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1932 Dezie
Ebe ọmụmụAit Erkha Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya20 Febụwarị 2020 Dezie
Ebe ọ nwụrụCasablanca Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaShilha language, Moroccan Darija Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, omee Dezie

Mohammed Abaamran (n'asụsụ Arabic) (1932, Ait Erkha 20 Febụwarị 2020, Casablanca) nke a makwaara dịka Da Hmad Butfunast, na-atụ aka na njirimara Butfunast (onye nwe ehi) ọ rụrụ na fim, bụ onye Moroccan na-eme ihe nkiri na onye na-agụ egwu, na-eme na Tachelhit.

Abaamran malitere ọrụ ya na Jemaa el-Fnaa square na Marrakesh, ebe ọ malitere ịbụ abụ tupu a hụ ya ma ọ ghọọ onye na-eme ihe nkiri.[1] Abaamran ghọrọ onye a ma ama na Morocco maka ọrụ ya dịka Butfunast na ihe nkiri nwere otu aha ahụ, nke a gbara n'afọ ndi 1990.

Mohammed Abaamran nwụrụ na Casablanca n'ọnwa Febụwarị 20, 2020, mgbe ọ lụsịrị ọgụ ogologo oge na ọrịa.[2]

Hụkwa

dezie
  • Lahoucine Ibourka

Edemsibịa

dezie
  1. Documentary on Mohammed Abaamran on Moroccan TV.
  2. الفنان الأمازيغي "بوتفوناست" يرحل إلى دار البقاء. Hespress - هسبريس جريدة إلكترونية مغربية (February 20, 2020).