Mohamed Soumaïla
Mohamed Soumaïla
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Niger, Naijiria |
aha enyere | Mohamed |
ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Ọktoba 1994 |
Ebe ọmụmụ | Niamey |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | fullback |
onye nsonye òtù egwuregwu | Olympique Noisy-le-Sec, Olympic FC de Niamey, Ndị otu bọọlụ mba Niger, CS Sfaxien |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2012 Africa Cup of Nations, 2013 Africa Cup of Nations |
Mohamed Soumaïla (bu onye amụrụ n'ụbọchị nke 30 n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1994) bụ onye Nigerien na-agba bọọlụ nke na-agbara otu egwuregwu bọọlụ nke 3 Bulgnéville Contrex Vittel na ndị otu mba Niger bọọlụ.[1] O so na ndị otu Niger nke gbara bọọlụ na 2012 na 2013 Africa Cup of Nations .
Nsọpụrụ na Nkwanye ugwu
dezieAsọmpi na Olympic Niamey
- Niger Premier League: 2011–12
Edensibia
dezie- ↑ Niger - M. Soumaïla - Profile with news, career statistics and history - Soccerway (en). int.soccerway.com. Retrieved on 2018-03-27.