Mohamed Mahgoub Azooz
Mohamed Mahgoub Azooz bụ onye Egypt Prọfesọ nke Physiology nke osisi na Ngalaba Botany, Faculty of Science, South Valley University, Qena, Egypt. Ọ bụ Dean nke Faculty of Science na otu n'ime "Top 100 Scientists" nke International Biographical Centre, Cambridge-UK bipụtara na 2011. [1] [2][3]
Prọfesọ Mohamed Mahgoub Azooz
| |
---|---|
Mba | Ndị Ijipt |
Alma mater | Mahadum Assuit, Mahadum South Valley, Mahadum Tubingen |
Ọrụ (s) | Onye nkuzi, onye nchọpụta, Ndị ọkà mmụta sayensị |
Agụmakwụkwọ
dezieMohamed Mahgoub Azooz nwetara B.Sc. ya. na M.Sc. site na Mahadum Assuit 1984 na 1990 n'otu n'otu. Na mmekorita ya na Mahadum Tubingen, Germany, ọ nwetara PhD ya na Machịum South Valley, Qena, Egypt.[3]
Ihe nrite
dezieSite na 2012 ruo 2015, e nyere ya ihe nrite akwụkwọ sayensị site na Mahadum eze Faisal na Mahadim South Valley. N'afọ 2011, edepụtara ya n'etiti ndị ọkà mmụta sayensị 100 kachasị elu nke International Biographical Centre, Cambridge-UK bipụtara ma n'otu afọ ahụ, a gụnyere aha ya na mbipụta nke 28 nke Marquis Who's in the World Biography . [3][4]
Ntụaka
dezie- "
- ↑ Appointing Prof. Mohammed Mahgoub as Dean of Faculty of Science (en-US). Archived from the original on 2022-06-25. Retrieved on 2022-06-25.
- ↑ The dean of the college follows up the work of the first semester exams for the academic year 2020/2019 at the Faculty of Science in Qena – Faculty of Science (en-US) (2 January 2020). Retrieved on 2022-06-25.
- ↑ 3.0 3.1 3.2 All about Dr. Mohamed Mahgoub Azooz. LiveDNA. Retrieved on 2022-06-25.
- ↑ Silva (2011). Marquis Who's Who in the World 2011. ISBN 978-0837911458.
Ịhọpụta dị Prof. Mohammed Mahgoub di ka onye isi ngalaba nke sayensị". Eweputara 2022-06-25.
- "onye isi kọleji na-esochi ọrụ nke ule semester nke mbụ maka afọ agụmakwụkwọ 2020/2019 na ngalaba nke sayensị na Qena- Faculty of Science". 2 Jenuwari 2020-06-25.
- "Ihe niile gbasara Dr. Mohammed Mahgoub Azooz". LiveDNA. Eweputara 2022-06-25.
- Silva, Marquis Who's who in the World 2011. ISBN 978-0837911458.