Miss World 1988
Miss World 1988
ebe | Royal Albert Hall |
---|---|
part of the series | Miss Ụwa |
nọmba mbipụta | 38 |
oge omelu | 1988 |
debut participant | Bulgaria |
Onye mmeri | Linda Pétursdóttir |
Miss World 1988, mbipụta nke iri atọ na asatọ nke asọmupi Miss World, emere na 17 Nọvemba n'afọ 1988 na Royal Albert Hall na London, UK. Onye meriri bụ Linda Pétursdóttir (Queen of Europe) si Iceland. Ọ bụ Miss World 1987, Ulla Weigerstorfer nke Austria kpuchiri ya. Onye nke abụọ bụ Yeon-hee Choi (Queen of Asia) na-anọchite anya Korea na nke atọ bụ Kirsty Roper si United Kingdom. Ọ bụ Peter Marshall chikwara Miss World 1988, onye chikwara asọmupi Miss World ndị ọzọ dịka Miss World 1986, na Alexandra Bastedo, na egwu egwu nke Koreana na 1970s American pop musician Donny Osmond.[1][2][3][2][3]
- ↑ Irish TV presenter Peter Marshall interviews Miss World winner. Getty Images (November 13, 1986). Retrieved on January 23, 2016.
- ↑ 2.0 2.1 Alexandra Bastedo - obituary. The Daily Telegraph (January 13, 2014). Retrieved on January 23, 2016.
- ↑ 3.0 3.1 Alexandra Bastedo: Actress best known for her role in the 1960s. The Independent (January 12, 2014). Archived from the original on 15 May 2022. Retrieved on January 23, 2016.