Misozi Zulu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịZambia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Ọktoba 1994 Dezie
Ebe ọmụmụLusaka Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuBIIK Kazygurt Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Misozi Chisha Rachael Zulu (amụrụ n'abalị iri na otu n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1994) bụ onye Zambia na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agba ọsọ n'etiti maka otu Turkish Women's Super League club Hakkarigücü Spor na otu ụmụ nwanyị Zambia.

Ọrụ klọb dezie

Zulu gara Kazakhstan na onwa Julai, na afọ 2019, wee sonye na klọb BIIK Kazygurt nke dị na Shymkent na nkwekọrịta mgbazinye ọnwa isii. O sonyere na afo 2019 20 UEFA Women's Champions League maka ndị otu Kazakhi.

Na klọb ọ gbara bọọlụ maka National Assembly F.C. na Green Buffaloes F.C na Zambia.

Ka ọ na-erule n'ọnwa Disemba, na afọ 2021, ọ kwagara Turkey wee sonye na Hakkarigücü Spor iji gbaa bọọlụ na afo 2021 Turkcell Super League .

Ọrụ mba ụwa dezie

Ọ bụ onye otu na onye isi nke otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Zambia. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na 2014 African Women's Championship.

Ihe odide dezie