Minimah Iquo-Inyang

Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
Minimah Iquo-Inyang
Mmádu
Akụkụ nkeHouse of Representatives of Nigeria Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie

Iquo Inyang Minimah bụ onye ọkaiwu Naijiria na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nwanyị si Akwa Ibom steeti .

Ọrụ dezie

Ọ nọchitere anya ndị Ikono/Ini dị na steeti Akwa Ibom na ọgbakọ omebe iwu obodo n'okpuru ikpo okwu People's Democratic party site na 1999 ruo 2003. [1] A họpụtara Minimah maka oge nke abụọ nke dịgidere ruo 2007.

Na 2011, ọ gbara aka maka Senate n'okpuru All Progressive Congress mana ọ tụfuru primaries. [2]

Edensibia dezie

  1. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. www.premiumtimesng.com. Retrieved on 2023-03-01.
  2. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. www.premiumtimesng.com. Retrieved on 2023-03-01.