Miga, Jigawa
Miga
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Jigawa |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 12°14′0″N 9°43′0″E |
Miga bụ ọchịchị ime obodo dị na Jigawa Steeti, Nigeria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Miga.
Ọ nwere mpaghara 586 km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ dị Puku narị irí abụọ na asatọ, narị anọ na iri abụọ na anọ na ngụkọ nke afọ 2006.
Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị asaa na irí na otu. [1]
Edensibia
dezie- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.