Mictec Schools
mba/obodoNaijiria Dezie

Ụlọ akwụkwọ micec bụ ụlọ akwụkwọ nkuzi dị na Ojota, na Lagos State, Nigeria.

ndabere dezie

Ụlọ akwụkwọ micec nwere creche, mmụta mbụ, ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke sekọndrị. Ọ bụ Micheal O.K Tejuosho duziri ya. Ụlọ akwụkwọ ahụ na-enye ebe obibi maka ụmụ akwụkwọ na-abụghị ụbọchị. N'afọ 2010, ụlọ akwụkwọ ahụ ji nnọkọ Krismas mechie nnọkọ ya