Mgbanwe ihu igwe na Madagascar

Mgbanwe ihu igwe bụ nnukwu ihe egwu nye gburugburu ebe obibi na ndị obodo Madagascar. Mgbanwe ihu igwe emeela ka okpomọkụ dị elu, mee ka oge ọkọchị dị ogologo ma mekwaa ka oké ifufe na-ekpo ọkụ dị ike. A na-emetụta gburugburu ebe obibi pụrụ iche nke obodo ahụ, ndụ anụmanụ nakwa osisi.

Satellite image of Madagascar with a large cyclone to the right of it in the ocean.
Foto Satellite nke Cyclone Batsirai na-eru nso Madagascar. A na-eme ka oké ifufe na-ekpo ọkụ na-esiwanye ike na obodo ahụ n'ihi mgbanwe ihu igwe.

A na-atụ anya na mgbanwe ihu igwe ga-eweta mbelata nke coral reefs na ebe obibi nke ọhịa, ma na-eyikwa egwu ụdị ala dị ka lemurs. Ọnụ ọgụgụ ndị mmadụ nọ n'ihe ize ndụ nke ukwuu n'ihi mmetụta siri ike nye mmiri na ọrụ ugbo, na-emetụtakwa nchekwa nri. A na-atụkwa anya na ọrịa na-efe efe ga-abawanye. Madagascar bịanyere aka na nkwekọrịta nke Paris ma nwee mkpebi iweta mgbanwe ihu igwe, ọ bụ ezie na ha na-enweta ịhe ịmaaka na mmejuputa ha n'ihi ịda ogbenye nke obodo ahụ.

Mmetụta na gburugburu ebe obibi dezie

 
Mgbanwe okpomọkụ na Madagascar, 1901 ruo 2020
 
A na-enwe ụkọ mmiri ozuzo na Madagascar n'ihi mgbanwe ihu igwe.

Hụkwa dezie

Edemsibịa dezie