Meryem Hajri
Meryem Hajri
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Morocco |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Septemba 1994 |
Ebe ọmụmụ | Casablanca |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Meryem Hajri (amụrụ na 15 Septemba 1994) bụ onye Morocco na agba bọọlụ nke na agba ọsọ dị ka onye na aga n'ihu maka otu ụmụ nwanyị nke Morocco.
Ọrụ mba ụwa
dezieHajri gbara ọsọ maka Morocco na ọkwa dị elu n'oge 2018 Iso ntozu Iko Ụmụ nwanyị Afrika (agba nke mbụ).[1]
Hụkwa
dezie- Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na-agba bọọlụ mba ụwa
Ihe odide
dezie- ↑ Competitions - 11th Edition Women AFCON- GHANA 2018 - Match Details. CAF. Retrieved on 20 August 2020.
Njikọ mpụga
dezie- Meryem Hajri at Soccerway. Retrieved 20 August 2020.