Meriem Bennani (amụrụ n'afọ 1988) bụ onye n'ese ihe na Obodo Morocco nke bi na mba New York City ugbu a.[1]

Akụkọ ndụ

dezie

A mụrụ Bennani ma zụlite ya na mba Rabat, Obodo Morocco. O nwetara BFA site na The Cooper Union n'afọ 2012, na MFA site na École Nationale Supérieure des Arts Décoratifs na Paris . [2][3]

Ọrụ

dezie

Bennani n'arụ ọrụ na vidiyo, ihe ọkpụkpụ, ntinye multimedia, eserese, na Instagram. A maara ya maka iji teknụzụ dijitalụ eme ihe n'atọ ọchị ma n'atọ ụtọ dịka 3D animation, projection mapping, na motion capture. [4] [5] [6][7][8] Ọ n'ebipụta ọrụ ya na mgbasa ozi mmekọrịta dịka Instagram na Snapchat, n'enwe ihe karịrị puku mmadụ iri atọ na asaa n'eso ụzọ na nke ikpeazụ ka ọ n'erule ọnwa Julaị n'afọ 2020. [9]

  1. "20 Emerging Female Artists -artnet News", artnet News, 2015-12-09. Retrieved on 2017-03-04. (in en-US)
  2. MoMA PS1: Exhibitions: Meriem Bennani: FLY. momaps1.org. Archived from the original on 2017-03-05. Retrieved on 2017-03-04.
  3. Meriem Bennani C.V.. Archived from the original on 2018-08-08. Retrieved on 2018-08-07.
  4. "The intimate humor of Meriem Bennani's art", The FADER. Retrieved on 2018-08-07. (in en)
  5. "Artist Profile: Meriem Bennani", Rhizome. Retrieved on 2018-08-07. (in en)
  6. Meriem Bennani at The Kitchen (en-US). www.artforum.com. Archived from the original on 2018-08-08. Retrieved on 2018-08-07.
  7. "Park Nights 2018: Meriem Bennani, Avatar Idol", Serpentine Galleries. Retrieved on 2018-08-07. (in en)
  8. "In Conversation | Meriem Bennani", N|A. Retrieved on 2018-08-07. (in en-US)
  9. Meriem Bennani (@meriembennani) • Instagram photos and videos (en). www.instagram.com. Archived from the original on 2019-05-10. Retrieved on 2019-03-08.