Mercy Genesis

ọnye mgba freestyle Naijiria
Mercy Genesis
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
aha enyereMercy Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya20 Septemba 1997 Dezie
ọrụ ọ na-arụamateur wrestler Dezie
ụdị egwuregwuwrestling Dezie

Miesinnei Mercy Genesis (a mụrụ n'ubọchị nke 20 n'ọnwa Septemba afọ 1997) bụ onye Naijirịa na-eme egwuregwu ịgba mgba. N’egwuregwu 2016 Summer Olypics ọ sọrọ mpi na Women's freestyle -48.

N'afọ 2019, ọ ritere ọla ọcha n'ihe omume women's 50 kg beach wrestling nke 2019 World Beach Games e mere na Doha, Katie. A napụrụ ya ọla ya, n'ọnwa febụwarị afọ 2021, n'ihi iwu ị gba ọgwụ ike ọ dara.[1] [2]

N’afọ 2020, ọ ritere ọla edo n'ihe omume women's 50 kg nke 2020 African Wrestling Championships. [3][4]

Ebemsidee

dezie

Njikọ mpụga

dezie