Melese Nberet
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịEthiopia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Jenụwarị 2001 Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi800 metres Dezie

 

Melese Nberet (amuru 29 Jenuarị 2001) bu onye oso uzo etiti Etiopia . Ọ gbara asọmpi na mita 800 na asọmpi Olimpik Summer 2020, ebe ewepụrụ ya na gburugburu 1, na-agba ọsọ nke 1:47.80. [1]

Edensibia dezie

  1. Melese Nberet. Olympics.com. Archived from the original on 31 July 2021. Retrieved on 31 July 2021.