Mbaitoli
lga na imo steeti, Nijiiria
Mbaitoli
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Imo State |
nhazi ọnọdụ | 5°35′16″N 7°3′0″E, 5°35′24″N 7°1′16″E, 5°34′58″N 7°1′42″E |
Mbaitoli bụ gọọmentị ime obodo nke Imo Steeti, Naịjirịa . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Nwaorieubi (ma ọ bụ Nworieubi). O nwere mpaghara nke 204 km2 na mmadụ dị ọnụọgụgụ pụkụ narị atọ na ịrị abụọ na asaa.[1] Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ 461.[2] Mbaitoli kewara n'ime obodo itoolu na-achị onwe ha na ngalaba INEC ịrị na abụọ. Ọrụ ndị bụ isi nke obodo ndị a bụ ọrụ ugbo na ọrụ aka.[3]
Omenala na ememme
dezieA na-eme ọtụtụ emume ya dị ka emume Mmanwu na emume Okorosha n'oge ezumike Disemba.[4]
Ekeleke Dancing Group nke Umuomezume ikwu Ofekata na-eme, Orodo n'ụbọchị Eke ọ bụla malite n'ọnwa Eprel ruo izu mbụ nke ọnwa Jụn.[5]
Obodo na obodo nta
dezie
Ndị ama ama
dezie- Kiliwi Nwachukwu Onye Naijiria na-alụ ọgụ
Ebensidee
dezie- ↑ Imo (State, Nigeria) - Population Statistics, Charts, Map and Location. www.citypopulation.de. Retrieved on 2021-02-21.
- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on November 26, 2012. Retrieved on 2009-10-20.
- ↑ Mbaitoli. Imo State Government. Archived from the original on 10 September 2014. Retrieved on 10 September 2014.
- ↑ Mbaitoli Town in Imo Nigeria Guide. www.nigeriagalleria.com. Retrieved on 2021-02-21.
- ↑ Mbaitoli LGA Festivals Festivals And Carnivals In Imo State :: Nigeria Information & Guide. www.nigeriagalleria.com. Retrieved on 2021-02-21.