Mavis Ogun
Mavis Ogun
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Mavis Ogun |
aha gọọmenti | Mavis Ogun |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Ọgọọst 1973 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Mavis Ogun (amụrụ 24 Ọgọst afọ 1973) bụ onye ọgba bọọlụ Naijiria gbara bọọlụ dịka onye agbachitere otu egwu bọọlụ ụmụnwaanyị Naịjirịa O sonyere na otu egwuregwu nke FIFA World Cup 1991, na 1999 FIFA World Cup. [1]
Ebe m si nwete
dezie- ↑ FIFA Women's World Cup USA 1999 - Nigeria. FIFA Women's World Cup United States 1999. FIFA (1999). Retrieved on 2007-09-28.
Njikọ dị na mpụga
dezie- Mavis Ogun – FIFA competition record