Maureen Modiselle
Maureen Modiselle
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | South Africa ![]() |
Aha enyere | Maureen ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1941 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ![]() |
Ọkwá o ji | Premier of North West ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Toronto ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | African National Congress ![]() |
OMaureen Modiselle bụ onye isi ala nke North West Province, South Africa site na afọ 2009 ruo mgbe e wepụrụ ya n'oge na afọ 2010. A mụrụ ya na Vryheid, na 7 Febụwarị na afọ 1941. Modiselle laghachiri Mafikeng na 1990, mgbe ọ nọrọ ọtụtụ afọ na North America na Canada. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka Kọmishọna Ukwu nke South Africa na Republic of Trinidad na Tobago.
Ebenside
dezie- Oriakụ Maureen Modiselle "Mrs Maureen Modiselle [permanent dead link]", WhosWho, 23 Ọktoba 2009 .
- Profaịlụ Modiselle "Modiselle's Profile" NWPG Online, 23 Ọktoba 2009 .