Maureen Eke
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereMaureen Dezie
aha ezinụlọ yaEke Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya19 Disemba 1986 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuNigeria women's national football team Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie
so na2007 FIFA Women's World Cup Dezie

Templeeti:Infobox football biography Maureen Eke onye amụrụ na abalị iri na itoolu n’ime onwa iri na abuo n'afọ 1986. Ọ bụ nwaafọ Naịjirịa n’agba bọọlụ ụmụ nwanyị nke òtù Mba ụwa dị ka onye ọnọ n'etiti (midfielder) . O so na otu egwu bọọlụ ụmụnwaanyị Naịjirịa . O so n'òtù egwuregwua na 2007 FIFA Women's World Cup . Na ogo klọb ọ na-agbara Delta Queens FC nọ na Delta State, Nigeria . [1]

Nrụtụaka

dezie
  1. List of Players (PDF). FIFA Women's World Cup China 2007. FIFA (2007). Retrieved on 2007-09-28.