Masego Montsho
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịBotswana Dezie
obodo maka egwuregwuBotswana Dezie
Aha enyereMasego Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya15 Jụn 1991 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Tswana language Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuBotswana women's national football team, Security Systems F.C. Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

 

Masego Montsho (amụrụ na abalị iri na ise, na onwa isii, na afọ 1991) bụ onye na-agba bọọlụ Motswana nke na-agbachitere Botswana Defence Force XI FC na ndị otu ụmụ nwanyị nke Botswana.

Ọrụ klọb dezie

Montsho agbaala bọọlụ maka Botswana Defence Force XI na Botswana.

Ọrụ mba ụwa dezie

Montsho gbara ọsọ maka Botswana na ọkwa dị elu n'afọ 2016 Africa Women Cup of Nations qualification na 2021 COSAFA Women's Championship.[1]

Hụkwa dezie

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị na-agba bọọlụ mba ụwa na Botswana

Ihe odide dezie

  1. Competitions - African Women Championship, Cameroon 2016 - Match Details. CAF. Archived from the original on 4 November 2016. Retrieved on 2 September 2020.