Mary Slessor
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUnited Kingdom of Great Britain and Ireland Dezie
Aha enyereMary Dezie
aha ezinụlọ yaSlessor Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Disemba 1848 Dezie
Ebe ọmụmụAberdeen Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya13 Jenụwarị 1915 Dezie
Ebe ọ nwụrụCalabar Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụmissionary, explorer Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaPresbyterianism Dezie

Mary Mitchell Slessor (Ụbọchi nke abụọ Ọnwa iri na abụọ 1848 – ụbọchi iri na atọ Ọnwa nke mbụ 1915) Ọ bụ onye ala a n'akpọ Scotland ezitere igbasa oziọma n'ala Nigeria. Maka aka ọrụ ya na ngbasike ya mere ndi obodo ji nabata ma tụkwasa ya obi na oziọma ọ na agbasa, nchebe ụmụaka na nkwado ụmụnwanyi. Ihe eji mara ya bụ nkwụsi ogbụgbụ ejima na obodo a n'akpọ Efik na Nigeria.[1]

Mary Slessọ

Mary Slessọr, a mụrụ ya na ụbọchi nke abụọ, Ọnwa iri na abụo na afọ 1848 na obodo a n'akpọ Gilcomston, Aberdeen, nọ na Scotland, na-ezin'ụlọ ndi ogbenye. Ọ bụ nwa nke abụọ n'ime ụmụ asaa a mụrụ n'ụlọ Rọbeti na Mary Slessọ. Papa ya bụ onye obodo Buchan, aka ọrụ ya bụ Ọkwa akpu-ụkwụ. Na afọ 1859, ezin'ụlọ ya kwalara obodo Dundee ichọ ọrụ. Robeti Slessọ bụ onye aṅuruma, nke a mere omeghi nke ọma na ikwa akpụ-ụkwụ, owe bido orụ a n'akpọ lebọra na nkụme igwe nri. Mama ya n'akpa akwa, ọ na eso kwa di ya na arụ ọrụ na nkụme igwe nri.  Mgbe ọ gbara afọ iri na otu, Mary Slessọ bidoro oru ọ na arụ na oge nkeji abụọ na ebe nkụme igwe nri a n'akpọ "Baxter Brothers' Mill" nke a pụtara na ọgacha ụlọ akwụkwọ ndi nwe "Baxter Brothers' Mill" tinyere ya, ọge ya fọrọ nụ, ọ na eji ya arụ na nkụme igwe nri a. 

References dezie

  1. Mary Slessor. Archived from the original on 2017-06-05. Retrieved on 2017-05-25.

|refs=[1][2]}}

  1. White, Donna (29 August 2010). Red-hot designers hail Scots missionary for inspiring African style. The Daily Record. Retrieved on 2011-09-06.
  2. Proctor, JH. Serving God and the Empire: Mary Slessor in South-Eastern Nigeria, 1876–1915. Brill, 45–61.