Mary Emma Macintosh

Mary Emma Macintosh (nwụrụ n'ihe dị ka n'afọ 1916) bụ onye South Africa suffragist. Ọ bụ onye isi oche mbụ nke Women's Enfranchisement Association of the Union.[1]

Ndụ

dezie

Ọ gụrụ akwụkwọ na Huguenot College . Ọ lụrụ onye ahịa, William MacIntosh.[2][3] Ọ na-arụsi ọrụ ike na Women's Christian Temperance Union, Guild of Loyal Women, na Empire League.[4] Ọmụmụ 31 Julaị 1864 Ọnwụ 2 Disemba 1915 (afọ 51) Ili South End Cemetery Port Elizabeth, Nelson Mandela Bay Metropolitan Municipality, Eastern Cape, South Africa Memorial ID 140645835

Ebensidee

dezie
  1. (1912) Woman's Leader (in en). National Union of Women's Suffrage Societies. 
  2. (1938) The South African Woman's Who's who (in en). Biographies (Pty.) Limited. 
  3. Lewis (1913). Women of South Africa: A Historical, Educational & Industrial Encyclopaedia & Social Directory of the Women of the Sub-continent (in en). Le Quesne & Hooten-Smith. 
  4. The women's suffrage movement: The politics of gender race and class by Cherryl Walker | South African History Online (2018-03-27). Archived from the original on 2018-03-27. Retrieved on 2021-04-06.

Njikọ mpụga

dezie