Mary Ekpere-Eta

Onye ọkaiwu Naijiria na onye omebe iwu
Mary Ekpere-Eta
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu Dezie
onye were ọrụNational Centre for Women Development Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAll Progressives Congress Dezie
so na2011 Nigerian general election Dezie
Onye òtù nkeChartered Institute of Taxation of Nigeria Dezie

Mary Ekpere-Eta bụ onye ọka iwu na onye na-eme ngagharị iwe na Naijiria. O bụ onye isi nchịkwa nke National Centre for Women Development (NCWD) na Abuja.

Ndụ

dezie

Mary Eta bụ onye ọka iwu, onye ọrụ ugbo na onye otu Chartered Institute of Taxation nke Nigeria. N'afọ 2012, ọ gbara mbọ ịghọ Gọvanọ nke Cross River State. Ọ bụ onye nnọchi anya ụmụ nwanyị South-South na bọọdù ndị nlekọta nke All Progressives Congress (APC).[1]

Onye isi ala Buhari họpụtara Ekpere-Eta dị ka ọnye isi nchịkwa nke NCWD n'ọnwa Eprel 2017.[2][1]

Ihe odide

dezie
  1. 1.0 1.1 Nkechi Chima Onyele, Women must never settle for inferior positions – Eta, DG, National Centre for Women Development, The Sun, 12 September 2017. Accessed 18 May 2020.
  2. Omeiza Ajayi, Buhari sacks Heads of CPC, PENCOM, 21 Others, Vanguard, 13 April 2017. Accessed 18 May 2020.

Njikọ mpụga

dezie