Marwa Hassani
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMorocco, France Dezie
Aha enyereMarwa Dezie
aha ezinụlọ yaHassani Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya15 Septemba 2002 Dezie
Ebe ọmụmụTournan-en-Brie Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Marwa Hassani (amụrụ na 15 Septemba 2002) bụ onye na agba bọọlụ nke na agbachitere otu egwuregwu VGA Saint-Maur nke Division 2 Féminine. A mụrụ ya na France, ọ na anọchite anya Morocco na mba ụwa.

Oge ọ malitere dezie

A mụrụ Hassani na Tournan-en-Brie .

Ọrụ klọb dezie

Hassani agbaala bọọlụ maka Saint-Maur na France.

Ọrụ mba ụwa dezie

Hassani mere nke mbụ ya na Morocco na 26 Nọvemba 2020.[1]

Hụkwa dezie

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide dezie

  1. Duret. "Amicaux - Double succès du BRESIL et du GHANA, les USA battent les PAYS-BAS, la ZAMBIE victorieuse au CHILI", Footofeminin.fr, 3 December 2020. Retrieved on 19 May 2021. (in fr)