Marthe Ongmahan
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kameroon |
aha enyere | Marthe |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Jụn 1992 |
Ebe ọmụmụ | Kameroon |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2019 FIFA Women's World Cup |
Marthe Yolande Ongmahan (bụ onye amụrụ n'abalị̀ iri abụọ na abụọ nke ọnwa June afọ 1992) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-eche goolu maka AWA Yaoundé na ndị otu ụmụ nwanyị Cameroon.
Ọrụ
dezieOngmahan na-agba bọọlụ klọb nye ntị otu klob AWA Yaoundé na Yaoundée, ebe ọ meriri ọ̀zụ̀za aha Cameroon Women's league t n'afọ 2017.[1]
A gụnyere Ongmahan na ndị otu Cameroon egwuregwu 2018 Africa Women Cup of Nations na mba Ghana, ọ bụ ezie na ọ pụtaghị na asọmpi ahụ.[2] Ndị otu ahụ mechara merie n'ọkwa nke atọ na egwuregwu onyinye goolu anọ asatara abụọ megide Mali, si otú a ruo eru maka 2019 FIFA Women's World Cup na France. Ya mere, n'afọ sochirinụ, a gụnyere ya na ndị otu Cameroon maka iko mba ụwa ụmụ nwanyị. Ọ pụtaghị ọzọ na asọmpi ahụ, nke Cameroon ruru agba nke iri na isii tupu England emerei ha na onyinye goolu atọ ha asataghị̀ ma otu.
Edensibia
dezie- ↑ Mouazan. "Lionnes indomptables : de voraces fauves à la conquête du trophée au Ghana", CRTV.cm, Cameroon Radio Television, 15 November 2018. Retrieved on 28 December 2019. (in French)
- ↑ Squad lists: Cameroon (PDF). CAFonline.com. Confederation of African Football (2018). Archived from the original on 17 November 2018. Retrieved on 28 December 2019.
Njikọ mpụga
dezie- Marthe Ongmahan at WorldFootball.net