Martha Jachi Umbulla

Martha Jachi Umbulla (10 Nọvemba 1955 20 Jenụwarị 2021) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Tanzania.[1]

Ọrụ dezie

Umbulla bụ onye otu National Assembly dị ka onye otu Chama Cha Mapinduzi site na 2005 ruo 2021.

Ọnwụ dezie

Umbulla nwụrụ n'ụlọ ọgwụ HCG dị na Mumbai, India na Jenụwarị 2021.[2]

Ebenside dezie

  1. Parliament of Tanzania. www.parliament.go.tz. Retrieved on 2021-03-30.
  2. Mbunge CCM afariki dunia (sw). Mwananchi (2021-01-21). Retrieved on 2022-03-21.

Hụkwa dezie

  • Ndepụta nke ndị ome iwu a họpụ tara na ntuli aka Tanzania nke afọ 2015