Martha Appiah
Martha Appiah
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Martha |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Disemba 1965 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1984 |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 1988 |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
so na | 1984 Summer Olympics, 1988 Summer Olympics |
Martha Appiah (amụrụ na 19 Disemba afọ 1965) bụ onye Ghana na-agba ọsọ. O sonyere na asọmpi 4 × 100 mita nke ụmụ nwanyị na afo 1987 Summer Olympics nke mere na Stadio Olimpico, Rome.[1] O sonyere na 4 x 400 mita relay na afọ 1984 nke mere na Memorial Coliseum na Los Angeles.[2]
Ihe odide
dezie- ↑ Martha APPIAH - Olympic Athletics | Ghana (en). International Olympic Committee (16 June 2016). Retrieved on 17 May 2020.
- ↑ Martha APPIAH Profile.