Mark Roper

Onye nduzi ihe nkiri na onye na-ede ihe nkiri South Afrịka
Mark Roper
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
aha enyereMark Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya16 Maachị 1958 Dezie
Ebe ọmụmụJohannesburg Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede, director Dezie
ụdị metụtaraCategory:Films directed by Mark Roper Dezie

Mark Roper (amụrụ na 16 Machị 1958) bụ odee na onye nduzi ihe nkiri South Africa.[1] Ọ rụrụ ọrụ dịka osote onye nduzi na ihe karịrị ihe nkiri iri anọ kemgbe afọ 1984.

Ihe nkiri ndị a họọrọ

dezie
  • Ọrụ Shadowchaser IV (1996)
  • Death, Deceit and Destiny Aboard the Orient Express (2000)
  • Ndị agha mmiri (2003)

Ebensidee

dezie

Njikọ mpụga

dezie