Mariya Mahmoud Bunkure
Kọmishọna for Higher Education, Kano State
Mariya Mahmoud Bunkure
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Ebe ọmụmụ | Bunkure |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Mariya Mahmoud Bunkure bụ Kọmishọna na-ahụ maka agụmakwụkwọ kachasi elu na Kano Steeti, Naijiria. [1] Onye hoputara bu Gọvanọ Kano steeti bụ Alhaji Abdullahi Umar Ganduje. [2] [3] [4]
Ndụ mmalite na agụmakwụkwọ
dezieA mụrụ Mariya Mahmoud Bunkure n'obodo Bunkure nke dị na Kano Steeti.
Ọrụ
dezieỌ kwupụtara na 26 Ọktoba 2020 bu ụbọchị o doziri maka ịmalitegharị ụlọ akwụkwọ agụmakwụkwọ tesharị, steeti nwere, ka emechiri ọnwa asaa n'ihi ọrịa COVID-19 na steeti ahụ. [1]
- ↑ 1.0 1.1 Kano owned tertiary institutions to re-open October 26th (en-US). Vanguard News (2020-10-12). Retrieved on 2020-11-10.
- ↑ SmartLife (2019-11-10). Screened and confirmed the appointment of 20 commissioners nominees (en). Kano State Assembly. Archived from the original on 2020-11-05. Retrieved on 2020-11-10.
- ↑ Ganduje Sends Commissioner Nominees' List to House (en-US). THISDAYLIVE (2019-11-04). Retrieved on 2020-11-10.
- ↑ Ganduje sends 20 commissioner-nominees to Kano Assembly [FULL LIST] (en-US). Daily Nigerian (2019-11-04). Archived from the original on 2020-11-16. Retrieved on 2020-11-10.