Marie Khemesse Ngom Ndiaye

Marie Khemesse Ngom Ndiaye
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMinister of Health of Senegal Dezie

Marie Khemesse Ngom Ndiaye bụ dọkịta na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Senegal.[1]

Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Cheikh Anta Diop n'afọ 1991.[2]

N'oge ọrịa COVID-19 na Senegal, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nduzi nke ahụike ọha na eze na Ministri ahụike.[3]

N'ọnwa Mee 2022, a họpụtara ya ka ọ bụrụ Minista nke Ahụike na gọọmentị nke anọ, na-anọchi Abdoulaye Diouf Sarr onye a chụpụrụ.[4]

A họpụtara ya ọzọ ka ọ bụrụ Minista nke Ahụike n'ọnwa Septemba 17, 2022 n'okpuru ụlọ ọrụ ọhụrụ nke Praịm Minista Amadou Bâ guzobere.

Ebenside dezie

  1. "Senegal health minister sacked after babies die in hospital fire", Reuters, 2022-05-26. Retrieved on 2022-06-02. (in en)
  2. SENDirect (2022-05-26). Qui est Dr Marie Khémesse Ngom Ndiaye, la nouvelle ministre de la Santé au Sénégal ? (fr-FR). SENDirect. Archived from the original on 2022-05-26. Retrieved on 2022-06-02.
  3. Who is Dr Marie Khémesse Ngom Ndiaye, the new Minister of Health in Senegal? (en-US). Afriq54 (2022-05-27). Retrieved on 2022-06-02.
  4. Senegal’s president sacks health minister after deadly fire. www.aa.com.tr. Retrieved on 2022-06-02.