Mariatou Diarra
Mariatou Diarra
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Mali |
aha enyere | Q50396612 |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Novemba 1985 |
Ebe ọmụmụ | Bamako |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ebe agụmakwụkwọ | Université Cheikh Anta Diop |
ụdị egwuregwu | Basketball |
so na | 2008 Summer Olympics, 2009 FIBA Africa Championship for Women |
Mariatou Diarra (amụrụ na onwa Nọvemba 20, na afo 1985) bụ onye Mali na-egwu basketball ụmụ nwanyị. Diarra sonyeere Mali na afọ 2008 Summer Olympics, ebe o nwetara 2 na 3 egwuregwu. A mụrụ ya na Bamako ma na-egwuri egwu na Senegal maka Dakar Université Club .
Ihe odide
dezieTempleeti:Mali squad - 2009 FIBA Africa Championship for Women